1 Pita 4:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi ya, ka ndị na-ata ahụhụ maka na ha na-eme ihe dị Chineke mma mere ihe dị mma+ na-aga. Ka ha nyefeekwa Chineke onwe ha.* Ọ bụ ya kere anyị, anyị kwesịkwara ịtụkwasị ya obi.
19 N’ihi ya, ka ndị na-ata ahụhụ maka na ha na-eme ihe dị Chineke mma mere ihe dị mma+ na-aga. Ka ha nyefeekwa Chineke onwe ha.* Ọ bụ ya kere anyị, anyị kwesịkwara ịtụkwasị ya obi.