Abụ Ọma 11:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova na-eleru ma onye ezi omume ma onye ajọ omume anya.+ Ọ* kpọrọ onye ọ bụla tigbuo zọgbuo na-amasị asị.+ 6 Ọ ga-esiri ndị ajọ omume ọnyà aghara aghara.* Ọ ga-eji ọkụ na sọlfọ+ na ifufe na-ekpo ọkụ bibie ha.
5 Jehova na-eleru ma onye ezi omume ma onye ajọ omume anya.+ Ọ* kpọrọ onye ọ bụla tigbuo zọgbuo na-amasị asị.+ 6 Ọ ga-esiri ndị ajọ omume ọnyà aghara aghara.* Ọ ga-eji ọkụ na sọlfọ+ na ifufe na-ekpo ọkụ bibie ha.