Abụ Ọma 74:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Cheta ndị* ị họọrọ n’oge dị anya gara aga,+Ebo ị gbapụtara ka ọ bụrụ ihe i ketara.+ Cheta Ugwu Zayọn bụ́ ebe i bi.+ Abụ Ọma 132:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na Jehova ahọrọla Zayọn.+ Ọ bụ ebe ọ chọrọ ibi. Ọ sịrị:+ Abụ Ọma 135:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ka e si na Zayọn too Jehova,+Onye bi na Jeruselem.+ Toonụ Jaa!+
2 Cheta ndị* ị họọrọ n’oge dị anya gara aga,+Ebo ị gbapụtara ka ọ bụrụ ihe i ketara.+ Cheta Ugwu Zayọn bụ́ ebe i bi.+