Aịzaya 31:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 A ga-eji mma agha na-abụghị mma agha mmadụ gbuo ndị Asiria. A ga-ejikwa mma agha na-abụghị mma agha mmadụ memilaa ha.+ Ha ga-agba ọsọ n’ihi mma agha. A ga-amanyekwa ụmụ okorobịa ha ịrụ ọrụ. Aịzaya 37:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Mmụọ ozi Jehova gara n’ebe ndị Asiria mara ụlọikwuu gbuo otu narị puku mmadụ na puku iri asatọ na puku ise (185,000). Mgbe ndị mmadụ biliri n’isi ụtụtụ, ha hụrụ ozu ndị ahụ niile e gburu.+
8 A ga-eji mma agha na-abụghị mma agha mmadụ gbuo ndị Asiria. A ga-ejikwa mma agha na-abụghị mma agha mmadụ memilaa ha.+ Ha ga-agba ọsọ n’ihi mma agha. A ga-amanyekwa ụmụ okorobịa ha ịrụ ọrụ.
36 Mmụọ ozi Jehova gara n’ebe ndị Asiria mara ụlọikwuu gbuo otu narị puku mmadụ na puku iri asatọ na puku ise (185,000). Mgbe ndị mmadụ biliri n’isi ụtụtụ, ha hụrụ ozu ndị ahụ niile e gburu.+