Abụ Ọma 89:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ìgwè* ndị nsọ na-atụ egwu Chineke.+ Ọ dị ukwuu, ndị niile gbara ya gburugburu na-atụkwa egwu ya.+