Jeremaya 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, Jehova bụ Chineke n’eziokwu. Ọ bụ Chineke dị ndụ,+ bụrụkwa Eze ruo mgbe ebighị ebi.+ Ụwa ga-ama jijiji n’ihi iwe ya,+E nweghịkwa mba ga-adịgide ma o wesa ha iwe. Nehọm 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ònye ga-eguzoli ma iwe wee ya?+ Ònyekwa ga-eguzoli ma o bido iwe iwe?+ Ọnụma ya ga-enwu ka ọkụ. A ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya.
10 Ma, Jehova bụ Chineke n’eziokwu. Ọ bụ Chineke dị ndụ,+ bụrụkwa Eze ruo mgbe ebighị ebi.+ Ụwa ga-ama jijiji n’ihi iwe ya,+E nweghịkwa mba ga-adịgide ma o wesa ha iwe.
6 Ònye ga-eguzoli ma iwe wee ya?+ Ònyekwa ga-eguzoli ma o bido iwe iwe?+ Ọnụma ya ga-enwu ka ọkụ. A ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya.