2 Ihe E Mere 20:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mba dị iche iche malitere ịtụ Jehova Chineke ụjọ mgbe ha nụrụ na ọ lụsoro ndị iro Izrel agha.+ Abụ Ọma 2:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Onye nọ n’ocheeze n’eluigwe ga-achị ọchị. Jehova ga-akwa ha emo. 5 N’oge ahụ, ọ ga-eji iwe gwa ha okwu,Jirikwa oké iwe na-ewe ya yie ha egwu.
4 Onye nọ n’ocheeze n’eluigwe ga-achị ọchị. Jehova ga-akwa ha emo. 5 N’oge ahụ, ọ ga-eji iwe gwa ha okwu,Jirikwa oké iwe na-ewe ya yie ha egwu.