Abụ Ọma 147:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova na-ekulite ndị dị umeala n’obi,+Ma ọ na-akwatu ndị ajọ omume n’ala. Ilu 3:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ọ na-akwa ndị na-akwa emo emo,+Ma ọ na-emere ndị dị umeala n’obi amara.+ Zefanaya 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Chọọnụ Jehova,+ unu niile ndị dị umeala n’obi bi n’ụwa,Ndị na-edebe iwu ya ziri ezi. Chọọnụ ezi omume. Chọọnụ ịdị umeala n’obi. Ikekwe,* a ga-echebe unu n’ụbọchị iwe Jehova.+
3 Chọọnụ Jehova,+ unu niile ndị dị umeala n’obi bi n’ụwa,Ndị na-edebe iwu ya ziri ezi. Chọọnụ ezi omume. Chọọnụ ịdị umeala n’obi. Ikekwe,* a ga-echebe unu n’ụbọchị iwe Jehova.+