-
1 Ihe E Mere 29:18, 19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Jehova bụ́ Chineke Ebreham, Aịzik, na Izrel, bụ́ ndị nna nna anyị, biko, mee ka ndị gị na-enwe obi inye ihe otú a ruo mgbe ebighị ebi, meekwa ka obi ha dịrị n’ebe ị nọ.+ 19 Nyekwara Solomọn nwa m aka ka obi ya niile dịrị n’ebe ị nọ+ ka o nwee ike na-edebe iwu gị,+ na-eme ihe i kwuru, na-esokwa ntụziaka gị. Nyere ya aka ka o mee ihe a niile, rụọkwa nnukwu ụlọ nsọ a m kwakọtara ihe a ga-eji arụ ya.”+
-