Ilu 15:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova kpọrọ àjà ndị ajọ omume na-achụ asị,+Ma ekpere ndị ezi omume na-ekpe na-eme ya obi ụtọ.+ 1 Pita 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na anya Jehova* dị n’ebe ndị ezi omume nọ, ntị ya na-anụkwa arịrịọ ha na-arịọsi ya ike.+ Ma Jehova* na-ajụ ndị na-eme ihe ọjọọ.”+
12 N’ihi na anya Jehova* dị n’ebe ndị ezi omume nọ, ntị ya na-anụkwa arịrịọ ha na-arịọsi ya ike.+ Ma Jehova* na-ajụ ndị na-eme ihe ọjọọ.”+