Aịzaya 51:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ọ bụ mụnwa bụ Onye na-akasi unu obi.+ Gịnị mere unu ga-eji na-atụ mmadụ efu nke ga-anwụ anwụ egwu,+Na-atụkwa nwa nke mmadụ egwu, bụ́ onye ga-akpọnwụ ka ahịhịa ndụ?
12 “Ọ bụ mụnwa bụ Onye na-akasi unu obi.+ Gịnị mere unu ga-eji na-atụ mmadụ efu nke ga-anwụ anwụ egwu,+Na-atụkwa nwa nke mmadụ egwu, bụ́ onye ga-akpọnwụ ka ahịhịa ndụ?