Jeremaya 7:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ozu ha ga-aghọrọ nnụnụ na anụ ọhịa ihe oriri. E nweghịkwa onye ga-achụpụ ha.+ Jeremaya 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Jehova kwukwara, sị, ‘M ga-eme ka ọdachi anọ dakwasị ha.*+ A ga-eji mma agha gbuo ha. Nkịta ga-adọkpụrụ ozu ha. Nnụnụ na anụ ọhịa ga-adọri ha, laakwa ha n’iyi.+ Jeremaya 34:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 M ga-enyefe ha n’aka ndị iro ha nakwa n’aka ndị na-achọ igbu ha.* Ozu ha ga-abụrụ nnụnụ na anụ ọhịa ihe oriri.+
3 “Jehova kwukwara, sị, ‘M ga-eme ka ọdachi anọ dakwasị ha.*+ A ga-eji mma agha gbuo ha. Nkịta ga-adọkpụrụ ozu ha. Nnụnụ na anụ ọhịa ga-adọri ha, laakwa ha n’iyi.+
20 M ga-enyefe ha n’aka ndị iro ha nakwa n’aka ndị na-achọ igbu ha.* Ozu ha ga-abụrụ nnụnụ na anụ ọhịa ihe oriri.+