Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 77:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 I si n’aka Mosis na Erọn+

      Duo ndị gị otú e si edu ìgwè ewu na atụrụ.+

  • Aịzaya 40:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya otú onye na-azụ atụrụ si azụ atụrụ.+

      Ọ ga-eji aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya.

      Ọ ga-ekuru ha n’obi ya.

      Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị nke ka na-enye ụmụ ha ara.+

  • Jeremaya 31:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Mba dị iche iche, nụrụnụ ihe Jehova kwuru,

      Kọsaakwanụ ya n’agwaetiti ndị dị anya.+ Ọ sịrị:

      “Onye chụsasịrị ndị Izrel ga-akpọkọta ha.

      Ọ ga-echebekwa ha otú onye ọzụzụ atụrụ si echebe ìgwè atụrụ ya.+

  • Ezikiel 34:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 M ga-elekọta atụrụ m otú ahụ onye na-azụ atụrụ si elekọta atụrụ ya ndị gbasasịrị agbasasị ma ọ chọta ha.+ M ga-anapụtakwa ha n’ebe niile a chụsasịrị ha n’ụbọchị ígwé ojii na oké ọchịchịrị.+

  • 1 Pita 2:25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 N’ihi na unu dị ka atụrụ kpafuru akpafu.+ Ma ugbu a, unu alaghachikwurula onye ọzụzụ atụrụ+ na onye na-elekọta mkpụrụ obi* unu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya