Aịzaya 25:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’oge ahụ, ha ga na-ekwu, sị: “Onye a bụ Chineke anyị.+ Anyị tụkwasịrị ya obi.+ Ọ ga-azọpụtakwa anyị.+ Onye a bụ Jehova. Anyị tụkwasịrị ya obi. Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, ka obi tọọkwa anyị ụtọ n’ihi na ọ zọpụtala anyị.”+
9 N’oge ahụ, ha ga na-ekwu, sị: “Onye a bụ Chineke anyị.+ Anyị tụkwasịrị ya obi.+ Ọ ga-azọpụtakwa anyị.+ Onye a bụ Jehova. Anyị tụkwasịrị ya obi. Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, ka obi tọọkwa anyị ụtọ n’ihi na ọ zọpụtala anyị.”+