Abụ Ọma 44:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 I ji ike* gị chụpụ mba dị iche iche,+I wee mee ka nna nna anyị hà bichie ha.+ I meriri mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+ Abụ Ọma 78:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Ọ chụpụụrụ ha mba dị iche iche.+ O ji eriri e ji atụ̀ ihe tụọ ala, kenyezie ha ya.+ O mere ka ebo dị iche iche e nwere n’Izrel biri n’ụlọ nke ha.+ Jeremaya 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 M kụrụ gị ka ezigbo mkpụrụ vaịn na-acha uhie uhie,+ nke na-emebighị emebi. Oleezi otú i si gbanwee n’ihu m, ghọzie alaka mebiri emebi nke osisi vaịn ọhịa?’+
2 I ji ike* gị chụpụ mba dị iche iche,+I wee mee ka nna nna anyị hà bichie ha.+ I meriri mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+
55 Ọ chụpụụrụ ha mba dị iche iche.+ O ji eriri e ji atụ̀ ihe tụọ ala, kenyezie ha ya.+ O mere ka ebo dị iche iche e nwere n’Izrel biri n’ụlọ nke ha.+
21 M kụrụ gị ka ezigbo mkpụrụ vaịn na-acha uhie uhie,+ nke na-emebighị emebi. Oleezi otú i si gbanwee n’ihu m, ghọzie alaka mebiri emebi nke osisi vaịn ọhịa?’+