Ọpụpụ 4:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Gwa Fero, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “Izrel bụ nwa m nwoke, ọkpara m.+ Aịzaya 49:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma ugbu a, Jehova, bụ́ Onye kpụrụ m kemgbe m nọ n’afọ ka m bụrụ ohu ya,Agwala m ka m kpọghachitere ya Jekọb,Ka m kpọkọtara ya ndị Izrel.+ A ga-eto m n’anya Jehova. Chineke m ga-abụkwa ike m.
5 Ma ugbu a, Jehova, bụ́ Onye kpụrụ m kemgbe m nọ n’afọ ka m bụrụ ohu ya,Agwala m ka m kpọghachitere ya Jekọb,Ka m kpọkọtara ya ndị Izrel.+ A ga-eto m n’anya Jehova. Chineke m ga-abụkwa ike m.