Abụ Ọma 89:20, 21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ahọrọla m Devid ohu m.+ Ejirila m mmanụ m dị nsọ tee ya mmanụ.+ 21 M ga-eji aka m kwado ya,+M ga-ejikwa ike* m mee ka o sie ike.
20 Ahọrọla m Devid ohu m.+ Ejirila m mmanụ m dị nsọ tee ya mmanụ.+ 21 M ga-eji aka m kwado ya,+M ga-ejikwa ike* m mee ka o sie ike.