Abụ Ọma 80:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Chineke nke ụsụụ ndị agha, biko, nabataghachi anyị. Meere anyị amara* ka e wee zọpụta anyị.+