Abụ Ọma 28:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova bụụrụ ndị ya ike. Ọ bụ ebe mgbaba. Ọ na-azọpụta onye o tere mmanụ.+