Levitikọs 23:23, 24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova gwakwara Mosis, sị: 24 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘N’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa, unu ga-ezu naanị ike. A ga-afụ opi+ n’ụbọchị ahụ ka e chetara unu na a ga-enwe mgbakọ dị nsọ.
23 Jehova gwakwara Mosis, sị: 24 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘N’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa, unu ga-ezu naanị ike. A ga-afụ opi+ n’ụbọchị ahụ ka e chetara unu na a ga-enwe mgbakọ dị nsọ.