Ọpụpụ 14:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe Fero rutekwuru nso, ndị Izrel leliri anya hụ na ndị Ijipt na-achụ ha. Egwu tụrụ ndị Izrel, ha amalite ibesara Jehova ákwá.+ Ọpụpụ 14:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mosis wee sị ndị Izrel: “Unu atụla egwu.+ Nweenụ obi ike ka unu hụ otú Jehova ga-esi zọpụta unu taa.+ N’ihi na ndị Ijipt a unu na-ahụ taa, unu agaghị ahụ ha ọzọ.+ Abụ Ọma 91:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ ga-akpọ m, m ga-azakwa ya.+ M ga-anọnyere ya n’oge ọ na-ata ahụhụ.+ M ga-anapụta ya ma mee ka ọ dị ebube.
10 Mgbe Fero rutekwuru nso, ndị Izrel leliri anya hụ na ndị Ijipt na-achụ ha. Egwu tụrụ ndị Izrel, ha amalite ibesara Jehova ákwá.+
13 Mosis wee sị ndị Izrel: “Unu atụla egwu.+ Nweenụ obi ike ka unu hụ otú Jehova ga-esi zọpụta unu taa.+ N’ihi na ndị Ijipt a unu na-ahụ taa, unu agaghị ahụ ha ọzọ.+
15 Ọ ga-akpọ m, m ga-azakwa ya.+ M ga-anọnyere ya n’oge ọ na-ata ahụhụ.+ M ga-anapụta ya ma mee ka ọ dị ebube.