-
Ọpụpụ 17:6, 7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Lee, m ga-eguzo n’ihu gị n’ebe ahụ n’oké nkume dị na Horeb. Ị ga-akụ mkpara n’oké nkume ahụ. Mmiri ga-esi na ya gbapụtara ndị a, ha ga-aṅụkwa ya.”+ Mosis mere ihe a n’ihu ndị okenye Izrel. 7 O wee kpọọ ebe ahụ Masa*+ nakwa Meriba*+ n’ihi okwu ndị Izrel sesara Mosis nakwa n’ihi na ha nwara Jehova ọnwụnwa,+ sị: “Jehova ọ̀ nọnyeere anyị, ka ọ̀ bụ na ọ nọnyereghị anyị?”
-