-
Diuterọnọmi 32:13, 14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 O mere ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa.+
O wee rie ihe ubi mepụtara.+
O nyere ya mmanụ aṅụ nke si ná nnukwu nkume
Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike,
14 Nyekwa ya bọta e ji mmiri ara ehi mee na mmiri ara ewu na atụrụ,
Ha na atụrụ ndị kacha mma*
Na ebule ndị si Beshan na mkpi,
Nakwa ọka wit kacha mma.+
Ị ṅụkwara mmanya a zọchapụtara ná mkpụrụ vaịn.
-