Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 7:23, 24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Kama, m gwara ha, sị: “Ọ bụrụ na unu erubere m isi, m ga-abụ Chineke unu, unu ga-abụkwa ndị m.+ Ọ bụrụkwa na unu edebe iwu niile m nyere unu, ihe ga-agaziri unu.”’+ 24 Ma ha egeghị ntị. Ha atọghịkwa ntị n’ala.+ Kama, ha nọ na-eme ihe masịrị ha. Ha kpọchiri ntị na-eme ihe ọjọọ dị ha n’obi,+ na-emekwu ihe ọjọọ, kama ime ihe dị mma.

  • Jeremaya 11:7, 8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 N’ụbọchị m si n’Ijipt kpọpụta nna nna unu hà, m dụsiri ha ọdụ ike ka ha na-erubere m isi.+ M dụrụ ha ọdụ a ugboro ugboro* otú a m sikwa na-adụ unu taa.” 8 Ma ha egeghị ntị. Ha atọghịkwa ntị n’ala. Kama onye ọ bụla n’ime ha kpọrọ ekwo nkụ na-eme ihe ọjọọ dị ya n’obi.+ Ọ bụ ya mere m ji taa ha ahụhụ otú mụ na ha kwekọrịtara mgbe anyị gbara ndụ. M gwara ha ka ha na-eme ihe anyị kwekọrịtara, nke ha na-anaghị eme.’”

  • Maịka 6:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 N’ihi na unu na-eme ihe niile Ọmraị na ezinụlọ Ehab mere.+

      Unu na-akpakwa àgwà otú ha kpara.

      Ọ bụ ya mere m ga-eji mee obodo a ihe ọ ga-abụ, ndị mmadụ hụ ya, ya eju ha anya.

      Ndị bi n’obodo a ga-abụkwa ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị.+

      Ndị dị iche iche ga-akọchakwa ha.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya