Ọpụpụ 15:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye iro sịrị: ‘M ga-achụwa ha! M ga-achụkwuru ha! M ga na-eke ihe m kwatara n’agha ruo mgbe afọ juru m!* M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-emeri ha!’+ 10 I kupụrụ ume gị, oké osimiri ekpuchie ha.+ Ha miri n’ime nnukwu mmiri ka nkume led.* 1 Samuel 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Unu etuzila ọnụ. Unu anyakwala isi,N’ihi na Jehova bụ Chineke ma ihe niile.+ Ọ na-eleru àgwà ndị mmadụ anya, kwuzie nke dị mma na nke na-adịghị mma. Ezikiel 28:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Nwa nke mmadụ, gwa onye ndú Taya, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Mpako ị dị+ mere ka ị na-asị, ‘Abụ m chi. M nọ ọdụ n’ocheeze chi, n’etiti oké osimiri.’+ Ọ bụ eziokwu na i chere n’obi gị na ị bụ chi,Ị bụ mmadụ. Ị bụghị chi.
9 Onye iro sịrị: ‘M ga-achụwa ha! M ga-achụkwuru ha! M ga na-eke ihe m kwatara n’agha ruo mgbe afọ juru m!* M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-emeri ha!’+ 10 I kupụrụ ume gị, oké osimiri ekpuchie ha.+ Ha miri n’ime nnukwu mmiri ka nkume led.*
3 Unu etuzila ọnụ. Unu anyakwala isi,N’ihi na Jehova bụ Chineke ma ihe niile.+ Ọ na-eleru àgwà ndị mmadụ anya, kwuzie nke dị mma na nke na-adịghị mma.
2 “Nwa nke mmadụ, gwa onye ndú Taya, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Mpako ị dị+ mere ka ị na-asị, ‘Abụ m chi. M nọ ọdụ n’ocheeze chi, n’etiti oké osimiri.’+ Ọ bụ eziokwu na i chere n’obi gị na ị bụ chi,Ị bụ mmadụ. Ị bụghị chi.