15 “‘Unu ekpela ikpe na-ezighị ezi. Unu emerela ogbenye ebere maka na ọ bụ ogbenye. Unu emenyekwarala ọgaranya maka na ọ bụ ọgaranya.+ Na-ekpenụ mmadụ ibe unu ikpe ziri ezi.
8 Ọ bụrụ na ị hụ ka a na-emegbu ogbenye, hụkwa ka a na-ekpe ikpe na-ezighị ezi ma na-eme ihe ọjọọ n’ógbè unu, ya ejula gị anya.+ N’ihi na onye ka onyeisi ahụ na-ahụ ihe onyeisi ahụ na-eme, e nwekwara ndị ọzọ ka ha elu.