Abụ Ọma 116:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 116 M hụrụ Jehova n’anya Maka na ọ na-anụ olu m. Ọ na-anụ arịrịọ m na-arịọ ka o nyere m aka.+