Diuterọnọmi 6:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Nụrụ, Izrel: Jehova bụ́ Chineke anyị bụ otu Jehova.+ Abụ Ọma 83:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ka ndị mmadụ mara na aha gị bụ Jehova+Nakwa na ọ bụ naanị gị bụ Onye Kacha Elu n’ụwa niile.+ Aịzaya 44:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova, bụ́ Eze Izrel+ na Onye Mgbapụta ya,+Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị: ‘Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+ Ọ dịghị Chineke ọzọ dị ma e wezụga m.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 A bịa n’okwu gbasara iri nri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị ma na o nweghị ihe arụsị bụ,+ marakwa na e nwere naanị otu Chineke.+
6 Jehova, bụ́ Eze Izrel+ na Onye Mgbapụta ya,+Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị: ‘Abụ m onye mbụ, bụrụkwa onye ikpeazụ.+ Ọ dịghị Chineke ọzọ dị ma e wezụga m.+
4 A bịa n’okwu gbasara iri nri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị ma na o nweghị ihe arụsị bụ,+ marakwa na e nwere naanị otu Chineke.+