Abụ Ọma 78:68 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 68 Kama ọ họọrọ ebo Juda,+Bụ́ Ugwu Zayọn ọ hụrụ n’anya.+ Abụ Ọma 132:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na Jehova ahọrọla Zayọn.+ Ọ bụ ebe ọ chọrọ ibi. Ọ sịrị:+