Abụ Ọma 48:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,Bụ́ obodo Eze Ukwu,+Mara mma n’ebe dị ezigbo elu ọ dị, bụrụkwa obodo na-eme ka ụwa niile ṅụrịa ọṅụ.+ Aịzaya 60:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ụmụ ndị na-emekpa gị ahụ́ ga-abịakwute gị, kpọọrọ gị isiala. Ndị niile na-elelị gị ga-ehulata ala n’ọbụ ụkwụ gị. Ha ga-akpọkwa gị obodo Jehova,Zayọn nke Onye Nsọ Izrel.+
2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,Bụ́ obodo Eze Ukwu,+Mara mma n’ebe dị ezigbo elu ọ dị, bụrụkwa obodo na-eme ka ụwa niile ṅụrịa ọṅụ.+
14 Ụmụ ndị na-emekpa gị ahụ́ ga-abịakwute gị, kpọọrọ gị isiala. Ndị niile na-elelị gị ga-ehulata ala n’ọbụ ụkwụ gị. Ha ga-akpọkwa gị obodo Jehova,Zayọn nke Onye Nsọ Izrel.+