Abụ Ọma 89:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 I meriela Rehab+ ma gbuo ya.+ I jirila nnukwu ike* gị chụsasịa ndị iro gị.+ Aịzaya 30:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O nweghị uru ọ bụla aka ndị Ijipt na-enyere unu bara.+ N’ihi ya, m gụrụ ha: “Rehab,+ onye na-anọ ọdụ otu ebe n’enweghị ihe ọ na-arụ.”
7 O nweghị uru ọ bụla aka ndị Ijipt na-enyere unu bara.+ N’ihi ya, m gụrụ ha: “Rehab,+ onye na-anọ ọdụ otu ebe n’enweghị ihe ọ na-arụ.”