1 Ndị Eze 8:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Biko, nụrụ arịrịọ ohu gị na-arịọ gị ka i meere ya amara, nụrụkwa nke ndị Izrel bụ́ ndị gị ga-eche ihu ebe a na-arịọ. Nọrọ n’eluigwe ebe i bi nụ ya.+ Biko, nụ ya ma gbaghara.+
30 Biko, nụrụ arịrịọ ohu gị na-arịọ gị ka i meere ya amara, nụrụkwa nke ndị Izrel bụ́ ndị gị ga-eche ihu ebe a na-arịọ. Nọrọ n’eluigwe ebe i bi nụ ya.+ Biko, nụ ya ma gbaghara.+