Abụ Ọma 116:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka mkpụrụ obi m* zuo ike ọzọ,N’ihi na Jehova emesola m ihe otú dị mma. Abụ Ọma 119:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Na-emeso ohu gị ihe otú dị mma,Ka m wee dịrị ndụ na-eme ihe i kwuru.+