Abụ Ọma 71:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’agbanyeghị na i mere ka m taa nnukwu ahụhụ nakwa ka ọtụtụ nsogbu bịara m,+Mee ka m dị ike ọzọ. Si n’ala ala mmiri gụpụta m.+
20 N’agbanyeghị na i mere ka m taa nnukwu ahụhụ nakwa ka ọtụtụ nsogbu bịara m,+Mee ka m dị ike ọzọ. Si n’ala ala mmiri gụpụta m.+