Job 14:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ, ọ̀ ga-adị ndụ ọzọ?+ M ga-echere n’oge niile a manyere m ichere,Ruo mgbe a ga-eme ka m nwere onwe m.+ Abụ Ọma 115:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ndị nwụrụ anwụ anaghị eto Jaa.+ Onye ọ bụla nke na-agbada n’ili* anaghịkwa eto ya.+ Aịzaya 38:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ili* enweghị ike ito gị.+ Ọnwụ enweghịkwa ike ịja gị mma.+ Ndị na-agbada n’olulu enweghị ike ịtụkwasị gị obi na ị na-eme ihe i kwuru.+
14 Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ, ọ̀ ga-adị ndụ ọzọ?+ M ga-echere n’oge niile a manyere m ichere,Ruo mgbe a ga-eme ka m nwere onwe m.+
18 Ili* enweghị ike ito gị.+ Ọnwụ enweghịkwa ike ịja gị mma.+ Ndị na-agbada n’olulu enweghị ike ịtụkwasị gị obi na ị na-eme ihe i kwuru.+