Abụ Ọma 46:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Chineke bụ ebe mgbaba anyị na ike anyị.+ Ọ dị njikere inyere anyị aka n’oge nsogbu.+