Abụ Ọma 55:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma ná mgbede ma n’ụtụtụ ma n’ehihie, obi anaghị ezu m ike, m na-asụkwa ude,+Ọ na-anụkwa olu m.+ Abụ Ọma 119:147 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 147 M biliela n’isi ụtụtụ ka m rịọ gị ka i nyere m aka,+N’ihi na ọ bụ okwu gị ka m tụkwasịrị obi.*