16 Devid gwakwara ndị isi ndị Livaị ka ha họpụta ụmụnne ha ndị na-abụ abụ ka ha jiri ọṅụ na-abụ abụ mgbe ngwá egwú ndị a ga na-ada: ụbọ akwara,+ une, na ájà.+
25 Hezekaya gwakwara ndị Livaị ka ha jiri ájà, ụbọ akwara, na une+ guzoro n’ụlọ Jehova, otú Devid na Gad onye na-ahụrụ eze ọhụụ nakwa Netan onye amụma kwuru ka a na-eme.+ Ọ bụ Jehova si n’ọnụ ndị amụma ya kwuo ka a na-eme ya otú ahụ.