Abụ Ọma 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onyenwe anyị Jehova, aha gị dị nnọọ ebube n’ebe niile n’ụwa. I meela ka ebube gị dị ukwuu karịa eluigwe.*+ Abụ Ọma 76:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Chineke, ị na-enwu ka ìhè.* Ị dị ebube karịa ugwu dị iche iche anụ ọhịa juru.
8 Onyenwe anyị Jehova, aha gị dị nnọọ ebube n’ebe niile n’ụwa. I meela ka ebube gị dị ukwuu karịa eluigwe.*+