Ezikiel 43:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Iwu gbasara ụlọ nsọ a bụ: Ebe niile dị gburugburu elu ugwu ebe ụlọ nsọ a dị bụ ebe kacha nsọ.+ Ọ bụ iwu gbasara ụlọ nsọ a. 1 Pita 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na e dere, sị: “Unu ga-adị nsọ, n’ihi na adị m nsọ.”+
12 Iwu gbasara ụlọ nsọ a bụ: Ebe niile dị gburugburu elu ugwu ebe ụlọ nsọ a dị bụ ebe kacha nsọ.+ Ọ bụ iwu gbasara ụlọ nsọ a.