Abụ Ọma 78:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ha kpachaara anya maa Chineke aka,*+Na-ekwu ka e nye ha nri na-agụ ha agụụ.* 1 Ndị Kọrịnt 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka anyị gharakwa ịnwa Jehova*+ otú ụfọdụ n’ime ha nwara ya, nke mere ka agwọ tagbusịa ha.+