-
1 Ihe E Mere 16:23-25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Ndị niile bi n’ụwa, bụkuonụ Jehova abụ.
Kwa ụbọchị, na-akọnụ otú o si azọpụta ndị mmadụ.+
24 Kọọrọnụ mba dị iche iche na ọ dị ebube.
Kọọkwaranụ mmadụ niile ọrụ ndị dị ebube ọ na-arụ.
25 N’ihi na Jehova bụ onye ukwu, onye ọ bụla kwesịkwara ịna-eto ya.
E kwesịrị ịna-atụ egwu ya karịa chi ọ bụla ọzọ.+
-