12 Unu ga-aṅụrị ọṅụ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu,+ unu na ụmụ unu ndị nwoke, ụmụ unu ndị nwaanyị, ohu unu ndị nwoke, ohu unu ndị nwaanyị, na onye Livaị nke bi n’obodo unu, ebe ọ bụ na e nweghị ihe ọ bụla o so unu keta.+
10 Ọ sịrị ha: “Laanụ, rienụ ihe kacha mma,* ṅụọkwanụ mmanya na-atọ ụtọ, zigakwaranụ onye na-enweghị ihe ọ bụla nri.+ N’ihi na taa dị nsọ n’anya Onyenwe anyị, obi ajọkwala unu njọ n’ihi na ọṅụ Jehova bụ ebe unu a rụsiri ike.”*