Abụ Ọma 96:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Bụkuonụ Jehova abụ. Toonụ aha ya. Kwa ụbọchị, na-ekwusanụ ozi ọma banyere otú o si azọpụta ndị mmadụ.+ Ndị Hibru 13:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ka anyị si n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, okwu ọnụ+ anyị nke na-akọsa aha Chineke n’ihu ọha.+
2 Bụkuonụ Jehova abụ. Toonụ aha ya. Kwa ụbọchị, na-ekwusanụ ozi ọma banyere otú o si azọpụta ndị mmadụ.+
15 Ka anyị si n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, okwu ọnụ+ anyị nke na-akọsa aha Chineke n’ihu ọha.+