Abụ Ọma 139:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ihe ndị ị na-eche n’echiche pụrụ nnọọ iche n’anya m.+ Chineke, ha dị nnọọ ọtụtụ.+ 18 M gbalịa ka m gụọ ha ọnụ, m na-ahụ na ha dị ọtụtụ karịa ájá.+ M teta, m ka ga na-agụ ha ọnụ.*+
17 Ihe ndị ị na-eche n’echiche pụrụ nnọọ iche n’anya m.+ Chineke, ha dị nnọọ ọtụtụ.+ 18 M gbalịa ka m gụọ ha ọnụ, m na-ahụ na ha dị ọtụtụ karịa ájá.+ M teta, m ka ga na-agụ ha ọnụ.*+