17 Mgbe m hụrụ ya, m dara n’ụkwụ ya ma dị ka onye nwụrụ anwụ.
O wee bikwasị m aka nri ya, sị: “Atụla egwu. Abụ m Onye Mbụ+ na Onye Ikpeazụ.+ 18 Abụ m onye dị ndụ.+ Anwụkwara m,+ ma, adịzi m ndụ. M ga-adịkwa ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Achịkwa m mkpịsị ugodi nke ọnwụ na nke ili.+