Nehemaya 9:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’ihi ebere gị nke dị ukwuu, i kpochapụghị ha,+ ị hapụghịkwa ha n’ihi na ị bụ Chineke nwere ọmịiko* ma na-eme ebere.+
31 N’ihi ebere gị nke dị ukwuu, i kpochapụghị ha,+ ị hapụghịkwa ha n’ihi na ị bụ Chineke nwere ọmịiko* ma na-eme ebere.+