Abụ Ọma 103:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma Jehova na-ahụ ndị na-atụ egwu ya+ n’anyaRuo mgbe ebighị ebi.* Ọ na-emere ụmụ ụmụ ha ihe ọma,+ Aịzaya 55:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na dị ka eluigwe dị elu karịa ụwa,Otú ahụ ka ụzọ m dị elu karịa ụzọ unu,Otú ahụkwa ka otú m si eche echiche si karịa otú unu si eche echiche.+
17 Ma Jehova na-ahụ ndị na-atụ egwu ya+ n’anyaRuo mgbe ebighị ebi.* Ọ na-emere ụmụ ụmụ ha ihe ọma,+ Aịzaya 55:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na dị ka eluigwe dị elu karịa ụwa,Otú ahụ ka ụzọ m dị elu karịa ụzọ unu,Otú ahụkwa ka otú m si eche echiche si karịa otú unu si eche echiche.+
9 N’ihi na dị ka eluigwe dị elu karịa ụwa,Otú ahụ ka ụzọ m dị elu karịa ụzọ unu,Otú ahụkwa ka otú m si eche echiche si karịa otú unu si eche echiche.+