Abụ Ọma 78:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ma ọ na-emere ha ebere.+ Ọ na-agbaghara ha* mmehie ha ma ghara ibibi ha.+ Ọ na-eme ka iwe ya dajụọ ugboro ugboro+Kama iwesa ha iwe otú ọ dị ya n’obi. Aịzaya 49:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Nwaanyị ọ̀ ga-echefuli nwa ya ka na-aṅụ araMa ọ bụ ghara imere nwa ọ mụrụ ebere? Ọ bụrụgodị na nwaanyị echefuo, emekataghị m chefuo gị.+ Malakaị 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “Ha ga-abụ nke m+ n’ụbọchị m ga-eme ka ha bụrụ ndị pụrụ iche.+ M ga-emetekwara ha ebere* otú nna si emetere nwa ya nke na-ejere ya ozi ebere.+ Jems 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ekpere e ji okwukwe kpee ga-eme ka ahụ́ dị onye ọrịa ahụ* mma, Jehova* ga-emekwa ka ọ gbakee. Ọ bụrụkwa na o mere mmehie, Chineke ga-agbaghara ya.
38 Ma ọ na-emere ha ebere.+ Ọ na-agbaghara ha* mmehie ha ma ghara ibibi ha.+ Ọ na-eme ka iwe ya dajụọ ugboro ugboro+Kama iwesa ha iwe otú ọ dị ya n’obi.
15 Nwaanyị ọ̀ ga-echefuli nwa ya ka na-aṅụ araMa ọ bụ ghara imere nwa ọ mụrụ ebere? Ọ bụrụgodị na nwaanyị echefuo, emekataghị m chefuo gị.+
17 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “Ha ga-abụ nke m+ n’ụbọchị m ga-eme ka ha bụrụ ndị pụrụ iche.+ M ga-emetekwara ha ebere* otú nna si emetere nwa ya nke na-ejere ya ozi ebere.+
15 Ekpere e ji okwukwe kpee ga-eme ka ahụ́ dị onye ọrịa ahụ* mma, Jehova* ga-emekwa ka ọ gbakee. Ọ bụrụkwa na o mere mmehie, Chineke ga-agbaghara ya.