2 Ihe E Mere 20:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 sị: “Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà, ọ́ bụghị gị bụ Chineke bi n’eluigwe?+ Ọ́ bụghị gị na-achị alaeze mba niile?+ Ọ bụ gị na-enye ike, na-emekwa ka a bụrụ onye ukwu. O nweghị onye ga-emegide gị, ya agaziere ya.+ Aịzaya 66:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 66 Jehova kwuru, sị: “Eluigwe bụ ocheeze m. Ụwa bụkwa ihe m ji gbakwasị ụkwụ m.+ Oleezi ụdị ụlọ unu ga-arụrụ m?+ Oleekwa ebe unu ga-arụrụ m ụlọ m ga-ebi?”+
6 sị: “Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà, ọ́ bụghị gị bụ Chineke bi n’eluigwe?+ Ọ́ bụghị gị na-achị alaeze mba niile?+ Ọ bụ gị na-enye ike, na-emekwa ka a bụrụ onye ukwu. O nweghị onye ga-emegide gị, ya agaziere ya.+
66 Jehova kwuru, sị: “Eluigwe bụ ocheeze m. Ụwa bụkwa ihe m ji gbakwasị ụkwụ m.+ Oleezi ụdị ụlọ unu ga-arụrụ m?+ Oleekwa ebe unu ga-arụrụ m ụlọ m ga-ebi?”+